*PLEASE SUBSCRIBE**PLEASE LIKE**PLEASE SHARE**PLEASE DONATE* Service Description Abu Nmalite (Opening Hymn) Abu 305/pg 3 Usoro Okwu Nmalite/Nkwadebe (Opening Sentences) pg 3 Kolekt maka idi ọcha nke obi (Collect for Purity) pg 3 Otuto Diri Chineke N’Elu pg 3 Iwu iri ma ọbu Nchikọta Iwu (Summary of the Law) pg 3 Nkwuputa/Mgbaghara (Confession & Absolution) pg 3 Kolekt Diiri Ubochi taa: Sunday nke-iri-na-abua ka Trinity gara (12th Sunday after Trinity)----pg 3 Ihe Ogugu Nke Mbu: (1st Reading): Jeremiah 18: 1-11 pg 3 Abu Oma (Psalm) 139: 1-5, 12-17 pg 4 Ihe Ogugu Nke Abua (2nd Reading) Philemon 1: 1-21 pg 4 Abu Maka Ozi Oma: (Gradual Hymn) Abu 150/pg 5 Ozioma (The Gospel Reading): Luke 14: 25-33 Priest/pg 5 Okwuchukwu (The Sermon) Priest/pg 5 Okwukwe Nke Nicea (Mmadu Niile ga Eguzo Ǫtǫ) pg 5 Ekpere Irio Aririo ma-obu Ekpere Ora Madu (Prayers of the People) pg 5 Ekele Udo (The Peace) -- Onye Ozi -- (the Priest) pg 5 Inabata Ndi Obia Na Ima Okwa (Welcome & Announcement) Abu Maka Inako Ihe Onyinye (Offertory Hymn) Abu 212/pg 5 Donate/Tithe at https://asiac.org/ (preferred) https://onrealm.org/AllSaintsIgboAn/-... CashApp to $IgboChurch Text "ASIAC" to 73256 Paypal.me/MenofAllSaints or mailed in (or drop in secure mail box at): All Saints Igbo Anglican Church 5901 Medical Terrace Cheverly, MD 20785 Nkweadebe Nke Ihe Onyinye (The Preparation of the Gifts) pg 5 Ekpere Oriri Nso (Eucharistic Prayer) pg 5 Iyawa Achicha (Breaking of Bread) pg 5 Ekpere nke Obi Umeala (Prayer of Humble Access) pg 5 Ikesa Oriri Nso (Ministration of Holy Communion) pg 5 Abu Maka Oriri Nso (Communion Hymn/s)-------------Abu 115, 120/pg 5 Ekpere Nke Onye Nwe-ayi (Our Lord’s Prayer) pg 5 Ekpere Ngbe Erisiri Oriri Nso (Post Communion Prayer) pg 5 Iji Koros Eweta Ihe Onyinye (Offering with Choruses) pg 6 Ekpere Mmechi/Ngozi (Benediction/Closing Prayer) pg 6 Abu Nmechi (Closing Hymn) Abu 303/pg 6